ABÙ ỌMA 1:1-2
ABÙ ỌMA 1:1-2 Bible Nso (IGBOB)
Onye ihe nāgara nke-ọma ka madu ahu bu nke nējeghi ije na ndumọdu ndi nēmebi iwu, Nke nēguzoghi kwa n'uzọ ndi nmehie, Nke nānọghi kwa n'ọnọdu ndi nākwa emò. Kama n'iwu Jehova ka ihe-utọ-ya di; Ọ bu kwa n'iwu-Ya ka ọ nātughari uche ehihie na abali.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 1ABÙ ỌMA 1:1-2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Onye ihe na-agara nke ọma ka mmadụ ahụ bụ, onye na-adịghị aga ije na ndụmọdụ ndị na-emebi iwu; onye na-adịghị eguzokwa nʼụzọ ndị mmehie maọbụ soro nʼotu ndị nkwutọ. Kama ihe na-atọ ya ụtọ bụ ime ihe niile dị nʼiwu ONYENWE ANYị. Ọ na-atụgharịkwa uche ya nʼiwu ONYENWE ANYị ehihie na abalị
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 1