Mafee gaa na ọdịnaya

ILU 9:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 9:13 IGBOB (Bible Nso)

Nwanyi nzuzu nēme nkpọtu; Onye nēnweghi uche ka ọ bu, ọ maghi kwa ihe ọ bula.

ILU 9 IGBOB

ILU 9:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nwanyị dị nzuzu na-eme mkpọtụ, o nweghị uche; ihere adịghịkwa eme ya.

ILU 9 BIU