ILU 8:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 8:5 IGBOB (Bible Nso)
Unu ndi nēnweghi uche, ghọtanu ezi uche; Unu ndi-nzuzu kwa, menu ka obi-unu ghọta ihe.
ILU 8:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu ndị na-enweghị uche, nweenụ uche zuruoke; unu ndị nzuzu, nweenụ nghọta.