Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ILU 8:34 - Compare All Versions

ILU 8:34 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ngọzị dịrị mmadụ ahụ na-aṅa ntị nʼokwu m, onye na-anọ na nche nʼọnụ ụzọ m ụbọchị niile, onye na-anọ na-echere m nʼọnụ ụzọ ụlọ m

ILU 8:34 IGBOB (Bible Nso)

Onye ihe nāgara nke-ọma ka madu nke nēgem nti bu, N'imu anya n'akuku ibo-ọnu-uzọm nile kwa-ubọchi, Niche nche n'akuku-ọnu-uzọ nke ọnu-uzọm nile.