ILU 7:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 7:2 IGBOB (Bible Nso)
Debe ihe nile m'nyere n'iwu, we di ndu, Debe kwa iwum dika nwa-anya nke anya-gi.
Kekọrịta
ILU 7 IGBOBILU 7:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Debe iwu m ka ị dị ndụ, chee ozizi m nche dịka ọ bụ mkpụrụ anya gị.
Kekọrịta
ILU 7 BIU