Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ILU 7:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 7:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O weere aka ya abụọ jikụọ nwokorobịa ahụ nʼolu, sutu ya ọnụ, were ihu nke ihere na-adịghị, sị

ILU 7:13 IGBOB (Bible Nso)

Nwanyi ahu we jide ya aka, sutu kwa ya ọnu, Were iru ihere nādighi si ya