Mafee gaa na ọdịnaya

ILU 5:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 5:7 IGBOB (Bible Nso)

Ma ub͕u a, umum, gēnum nti, Unu esi-kwa-la n'okwu nile nke ọnum wezuga onwe-unu.

ILU 5 IGBOB

ILU 5:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ugbu a ụmụ m, geenụ m ntị, unu esikwala nʼokwu niile nke ọnụ m wezuga onwe unu.

ILU 5 BIU