ILU 5:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 5:3 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na eb͕ub͕ere-ọnu nke nwayi nābughi nwunye-gi nābusi manu-aṅu, Ihe kwọrọ murumuru kari manu ka okpo-ọnu-ya di kwa
ILU 5:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na egbugbere ọnụ nwanyị na-akwa iko na-atọ ka mmanụ aṅụ, okwu ọnụ ya na-akwọ mụrụmụrụ karịa mmanụ.