ILU 5:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 5:20 IGBOB (Bible Nso)
Ma n'ìhi gini ka i gēji nwayi nābughi nwunye-gi waghari, nwam? N'ìhi gini ka i gāb͕aku nwayi nābughi nwunye-gi obi?
ILU 5:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gịnị ka ị na-achọ nʼahụ nwanyị na-akwa iko? Gịnị mere i ji na-amaku nwunye onye ọzọ obi?