ILU 4:18 - Compare All Versions
ILU 4:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ụzọ ndị ezi omume dị ka anyanwụ na-awa nʼisi ụtụtụ, nke na-enwuwakwa dịka ìhè nʼetiti ehihie ụbọchị.
Kesaa
ILU 4 BIUILU 4:18 IGBOB (Bible Nso)
Ma okporo-uzọ ndi ezi omume di ka ìhè nēnwu enwu, Nke nāmu aga n'iru n'iru rue mb͕e chi bọchara.
Kesaa
ILU 4 IGBOB