ILU 30:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 30:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Onye ahụ na-akwa nna ya emo, nke na-akpọkwa irubere nne ya isi asị, ugolọma ga-atụrụ mkpụrụ anya ya, udele ga-erikwa anụ ahụ ya.
Kesaa
ILU 30 BIUILU 30:17 IGBOB (Bible Nso)
Anya nke nākwa nna-ya emò, Nke nēleda kwa iṅa nne-ya nti, Ugolo-ọma nke ndagwurugwu gāghuputa ya, Umu-ugo gēri kwa ya.
Kesaa
ILU 30 IGBOB