Mafee gaa na ọdịnaya

ILU 3:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 3:9 IGBOB (Bible Nso)

Sọpuru Jehova site n'àkù-gi, Site kwa na nkpuru mbu nke ihe-ọmume-gi nile

ILU 3 IGBOB

ILU 3:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Sọpụrụ ONYENWE ANYị site nʼinye ya mkpụrụ mbụ nke akụnụba gị, na mkpụrụ mbụ nke ihe ubi gị.

ILU 3 BIU