ILU 3:31 - Compare All Versions
ILU 3:31 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ekwosola onye na-eme ihe ike ekworo maọbụ họrọ ụzọ ya ọbụla.
Kesaa
ILU 3 BIUILU 3:31 IGBOB (Bible Nso)
Ekwosola onye neme ihe-ike ekworo, Arọputa-kwa-la otù efu n'uzọ-ya nile.
Kesaa
ILU 3 IGBOB