ILU 29:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 29:7 IGBOB (Bible Nso)
Onye ezi omume nāmata okwu-ikpe nke ndi nēnweghi ike: Onye nēmebi iwu adighi-aghọta ihe-ọmuma.
Kekọrịta
ILU 29 IGBOBILU 29:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ezi omume na-etinye anya nʼihe banyere ikpe ziri ezi nke ndị ogbenye, ma ụdị echiche ahụ adịghị abata ndị ajọ omume nʼobi.
Kekọrịta
ILU 29 BIU