ILU 28:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 28:7 IGBOB (Bible Nso)
Onye nēdebe iwu bu nwa nāghọta ihe: Ma onye bu eyì ndi nēribiga ihe ókè nētiye nna-ya n'onọdu-ihere.
Kekọrịta
ILU 28 IGBOBILU 28:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụ okorobịa nwere nghọta na-eme ihe iwu kwuru, ma nwa nke ya na ndị oke oriri bụ enyi na-emenye nna ya ihere.
Kekọrịta
ILU 28 BIU