Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ILU 28:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 28:2 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi njehie nke ala ha di ọtutu, bú ndi-isi-ya: Ma site na madu nwere nghọta na ihe-ọmuma ka ọnọdu-ya gādigide ogologo mb͕e.

Kekọrịta
ILU 28 IGBOB

ILU 28:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe njehie dị nʼobodo dị ọtụtụ, o nwere ọtụtụ ndịisi, ma onyeisi nwere ezi nghọta na ihe ọmụma ga-eme ka udo na-adịgide ogologo oge.

Kekọrịta
ILU 28 BIU