ILU 27:1-2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 27:1-2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyala isi banyere echi, nʼihi na ị maghị ihe echi ga-abụ. Ka onye ọzọ too gị, ọ bụghị ọnụ gị. Ka onye ọzọ too gị, ka egbugbere ọnụ gị abụọ ghara ito gị.
Kesaa
ILU 27 BIUILU 27:1-2 IGBOB (Bible Nso)
Anyala isi bayere echi; N'ihi na i maghi ihe chi gābọ. Ka onye ala ọzọ to gi, ma ọ bughi ọnu-gi; Ka onye mba ọzọ to gi, ma ekwela ka eb͕ub͕ere-ọnu-gi abua to gi.
Kesaa
ILU 27 IGBOB