Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ILU 26:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 26:9 IGBOB (Bible Nso)

Dika ogwu nke dumiworo n'aka onye nāṅubiga manya ókè, Otú a ka ilu n'ọnu ndi-nzuzu di.

Kekọrịta
ILU 26 IGBOB

ILU 26:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Dịka ogwu manyere nʼaka onye na-aṅụbiga mmanya oke otu a ka ilu dị nʼọnụ onye nzuzu.

Kekọrịta
ILU 26 BIU