ILU 26:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 26:4 IGBOB (Bible Nso)
Azala onye-nzuzu dika uche-ya b͕agọrọ ab͕agọ si di, Ka i we ghara idi ka ya, ọbuná gi onwe-gi.
Kekọrịta
ILU 26 IGBOBILU 26:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A zaghachila onye nzuzu dịka enweghị uche ya si dị, ma ọ bụghị ya gị onwe gị ga-adị ka ya.
Kekọrịta
ILU 26 BIU