Mafee gaa na ọdịnaya

ILU 26:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 26:28 IGBOB (Bible Nso)

Ire okwu-ugha nākpọ ndi o gwepiaworo asì; Ọzọ, ọnu nke nēkwu ire-utọ nākpata nnuda.

ILU 26 IGBOB

ILU 26:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Onye ị kpọrọ asị bụ onye ị ga-achọ iwetara ihe mgbu site nʼịgha ụgha. Okwu ọma na-esighị nʼobi mmadụ pụta na-eweta ịla nʼiyi.

ILU 26 BIU