Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ILU 26:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 26:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ịhụ onye nzuzu a na-enye nsọpụrụ dịka ịhụ mkpụrụ mmiri ka ọ na-ada nʼoge ọkọchị maọbụ mmiri na-ezo nʼoge owuwe ihe ubi.

ILU 26:1 IGBOB (Bible Nso)

Dika snow na mb͕e okpom-ọku, na dika miri-ozuzo na mb͕e owuwe-ihe-ubi, Otú a nsọpuru amaghi nma nye onye-nzuzu.