ILU 25:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 25:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na gị na onye ọzọ enwee esemokwu, dozienụ ya nʼonwe unu, emekwala ka ndị ọzọ mata okwu nzuzo gị na onye ọzọ kwuru
Kesaa
ILU 25 BIUILU 25:9 IGBOB (Bible Nso)
Gi na madu-ibe-gi kwurita okwu-ikpe-gi, Ekpughe-kwa-la izù nzuzo nke onye ọzọ
Kesaa
ILU 25 IGBOB