ILU 25:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 25:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ejela ileta onye agbataobi gị mgbe mgbe, ka ị ghara ire ugwu gị.
Kesaa
ILU 25 BIUILU 25:17 IGBOB (Bible Nso)
Me ka ukwu-gi kọ ukọ n'ulo madu-ibe-gi; Ka ihe-gi we ghara iju ya afọ, o we kpọ gi asì.
Kesaa
ILU 25 IGBOB