Mafee gaa na ọdịnaya

ILU 24:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 24:12 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e i si, Le, ayi amaghi ihe a: Onye nātùzi obi nile, Ònye ahu adighi-aghọta? Onye nēche kwa nkpuru-obi-gi nche, Ònye ahu adighi-ama? Ọ̀ gaghi-enyeghachi kwa madu dika ọlu-ya si di?

ILU 24 IGBOB

ILU 24:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụrụ na ị sị, “Anyị amaghị banyere ihe ndị a,” ọ bụ na onye na-enyocha obi aghọtaghị ya? Ọ bụ na onye na-eche ndụ gị amaghị ya? Ọ bụ na ọ gaghị akwụghachi onye ọbụla ụgwọ dịka akaọrụ ya siri dị?

ILU 24 BIU