ILU 24:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 24:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na ị pụghị iguzosi ike nʼoge nsogbu, ị bụ nnọọ onye ike ya dị ntakịrị.
Kesaa
ILU 24 BIUILU 24:10 IGBOB (Bible Nso)
Ọ buru na i di ume-ngwu n'ubọchi ahuhu, Ike-gi pere npe.
Kesaa
ILU 24 IGBOB