ILU 22:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 22:8 IGBOB (Bible Nso)
Onye nāgha ajọ omume dika nkpuru gēwe ajọ ihe dika ihe-ubi: Nkpa-n'aka nke nrubiga ókè nke iwe-ya gāgwusi kwa.
Kekọrịta
ILU 22 IGBOBILU 22:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye na-agha ikpe na-ezighị ezi dịka mkpụrụ, ga-ewe ajọ ihe dịka ihe ubi, mkpanaka nke ikike iwe ha ga-agbajikwa.
Kekọrịta
ILU 22 BIU