Mafee gaa na ọdịnaya

ILU 22:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 22:28 IGBOB (Bible Nso)

Ewezugala ókè-ala nke diworo mb͕e ebighi-ebi, Nke nna-gi-hà kpaworo.

ILU 22 IGBOB

ILU 22:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ehigharịla oke ala e tinyere site na mgbe ochie. Nke ndị nna ochie gị ha hiwere.

ILU 22 BIU