Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ILU 2:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 2:9 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu ka i gāghọta ezi omume na ikpé, Na izi-ezi nile, e, ezi uzọ ọ bula.

Kekọrịta
ILU 2 IGBOB

ILU 2:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ ka ị ga-aghọta ihe ziri ezi na ihe dị mma na ezi ụzọ niile.

Kekọrịta
ILU 2 BIU