Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ILU 2:20 - Compare All Versions

ILU 2:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi nke a, ị ga-aga ije nʼụzọ ndị ezi omume, debekwa ụkwụ gị nʼokporoụzọ niile nke ndị ezi omume

ILU 2:20 IGBOB (Bible Nso)

Ka i we je ije n'uzọ ndi di nma, Debe kwa okporo-uzọ nile nke ndi ezi omume.