Mafee gaa na ọdịnaya

ILU 2:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 2:16 IGBOB (Bible Nso)

Inaputa gi n'aka nwayi nābughi nwunye-gi, N'aka nwayi nābughi nwunye-gi nke nēkwu okwu ire-utọ

ILU 2 IGBOB

ILU 2:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụ naanị amamihe ga-anapụta gị nʼaka nwanyị akwụna, na nwanyị na-abụghị nwunye gị nke na-ekwu okwu nrafu.

ILU 2 BIU