Mafee gaa na ọdịnaya

ILU 2:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 2:1 IGBOB (Bible Nso)

Nwam, ọ buru na i nara okwu-ọnum nile, Ọ buru kwa na i zobe ihe nile m'nyere n'iwu n'ebe i nọ

ILU 2 IGBOB

ILU 2:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nwa m, ọ bụrụ na ị nabata okwu ọnụ m niile zobekwa iwu m niile nʼime obi gị

ILU 2 BIU