Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ILU 19:5 - Compare All Versions

ILU 19:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Onye na-agba ama ụgha ga-ata ahụhụ, ụzọ onye na-ekupụ ụgha dịka ume ka a ga-achọpụtakwa.

ILU 19:5 IGBOB (Bible Nso)

Agaghi-agu onye-àmà okwu-ugha n'onye nēmeghi ihe ọjọ; Ọzọ, onye nēkupu okwu-ugha dika ume agaghi-ewepuga onwe-ya.