ILU 18:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 18:23 IGBOB (Bible Nso)
Okwu aririọ-amara di iche iche ka ob͕eye nēkwu: Ma ọgaranya nāza ike ike.
ILU 18:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ogbenye na-arịọ arịrịọ maka ebere; ma ọgaranya na-asa okwu ike ike.