Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ILU 17:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 17:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Uru gịnị ka ego bara nʼaka onye nzuzu; ebe ọ bụ na o nweghị ike ịchọ amamihe.

ILU 17:16 IGBOB (Bible Nso)

N'ìhi gini kwa ka ego-ọzùzù-ahia di n'aka onye-nzuzu izuta amam-ihe, Mb͕e obi amam-ihe nādighi?