ILU 16:2-3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 16:2-3 IGBOB (Bible Nso)
Uzọ nile nke onye ọ bula di ọcha n'anya-ya: Ma Onye nātùzi mọ nile nke madu ka Jehova bu. Turu ọlu-gi nile rue Jehova aru, Èchìchè-gi nile ewe guzosie ike.
ILU 16:2-3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụzọ niile nke mmadụ dị ọcha nʼanya ya, ma ONYENWE ANYị na-atule ebumnobi niile nke mmadụ. Were ọrụ gị niile nyefee nʼaka ONYENWE ANYị, ọ ga-eme ka ha gaa nʼihu.