Mmadụ nwere ike pịa ihe ọ chọrọ ime, ma okwu ikpeazụ ga-esi nʼọnụ ONYENWE ANYị. Ụzọ niile nke mmadụ dị ọcha nʼanya ya, ma ONYENWE ANYị na-atule ebumnobi niile nke mmadụ.
Madu nwe ido obi n'usoro: Ma n'aka Jehova ka ọziza ire sitere. Uzọ nile nke onye ọ bula di ọcha n'anya-ya: Ma Onye nātùzi mọ nile nke madu ka Jehova bu.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị