ILU 15:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 15:23 IGBOB (Bible Nso)
Ọṅù diri onye ọ bula n'ọziza-okwu nke ọnu-ya: Ọzọ, okwu ekwuru na mb͕e-ya, le ka o si di nma nke-uku!
ILU 15:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọṅụ na-adị mgbe mmadụ natara ọsịsa dị mma, okwu e kwuru nʼoge o kwesiri dị mma.