ILU 14:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 14:2 IGBOB (Bible Nso)
Onye nēje ije n'izi-ezi-ya nātu egwu Jehova: Ma onye nēsihie n'uzọ-ya nile nēleda Ya anya.
ILU 14:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ime ihe ziri ezi bụ ịtụ egwu ONYENWE ANYị; ma ndị na-ejehie nʼụzọ ha na-akpọ ya asị.