ILU 14:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 14:17 IGBOB (Bible Nso)
Onye nēwe iwe ọsọsọ gēme ihe nke uche b͕agọrọ ab͕agọ: Ọzọ, onye ọbula nke nēzu nzube ọjọ di iche iche, anākpọ ya asì.
ILU 14:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye iwe ọkụ na-eme ihe nzuzu, ma onye na-echepụta nzube ọjọọ ka a na-akpọ asị.