ILU 11:27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 11:27 IGBOB (Bible Nso)
Onye nāchọsi ezi ihe ike nāchọ ka ihe-ya nātọ Chineke utọ: Ma onye nāchọ ihe ọjọ, ihe ahu gābiakute ya.
Kesaa
ILU 11 IGBOBILU 11:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye na-achọ ihe ọma na-enweta ihuọma, ma ihe ọjọọ na-abịakwasị onye na-achọ ya.
Kesaa
ILU 11 BIU