ILU 11:10 - Compare All Versions
ILU 11:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọganihu nke onye ezi omume na-atọ mmadụ niile ụtọ, otu aka ahụ kwa, ọnwụ onye ajọ omume na-atọ mmadụ niile ụtọ.
Kesaa
ILU 11 BIUILU 11:10 IGBOB (Bible Nso)
N'ọdi-nma nke ndi ezi omume obi ndi obodo-ha nātọ ha utọ: Ọzọ, mb͕e ndi nēmebi iwu nāla n'iyì, iti-nkpu-ọṅù di.
Kesaa
ILU 11 IGBOB