Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ILU 10:7 - Compare All Versions

ILU 10:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Aha onye ezi omume ka eji enye ngọzị, ma aha onye ajọ omume ga-ere ure.

ILU 10:7 IGBOB (Bible Nso)

Ncheta anēcheta onye ezi omume bu ihe-ngọzi: Ma aha ndi nēmebi iwu gēre ure.