ILU 10:5 - Compare All Versions
ILU 10:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye na-ekpokọta nʼoge ọkọchị bụ nwa maara ihe, ma nwa ahụ nke na-arahụ ụra nʼoge ọrụ bụ nwa na-eweta ihere.
Kesaa
ILU 10 BIUILU 10:5 IGBOB (Bible Nso)
Onye nēkpokọta na mb͕e okpom-ọku bu nwa nēnwe uche: Ma onye nāraru ura n'owuwe-ihe-ubi bu nwa nēweta ihere.
Kesaa
ILU 10 IGBOB