NDI FILIPAI 4:6-7
NDI FILIPAI 4:6-7 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọbụla. Kama nʼihe niile, sitenụ nʼekpere na arịrịọ, ya na ekele, chee ihe niile na-akpa unu nʼihu Chineke. Udo Chineke, nke dị ukwuu karịa ihe ọbụla mmadụ nwere ike ịghọta, ga-eche echiche uche unu na obi unu nche nʼime Kraịst Jisọs.
Kesaa
Gụọ NDI FILIPAI 4