NDI FILIPAI 4:4-5
NDI FILIPAI 4:4-5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Na-aṅụrịnụ ọṅụ mgbe niile nʼime Onyenwe anyị. Ka m kwuokwa ya ọzọ, ṅụrịanụ ọṅụ! Meenụ ka mmadụ niile jiri anya ha hụ na unu bụ ndị obiọma nʼihe niile unu na-eme. Chetanụ na ọbịbịa Onyenwe anyị dị nso.
Kesaa
Gụọ NDI FILIPAI 4