NDI FILIPAI 4:12-14
NDI FILIPAI 4:12-14 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Amụtala m otu m ga-esi nọrọ mgbe ihe siri ike na mgbe ihe bara ụba. Amụtakwala m otu m ga-esi nwee afọ ojuju nʼọnọdụ ọbụla, maọbụ mgbe m na-anọ agụụ, maọbụ mgbe m rijuru afọ, maọbụ mgbe m nwere ihe dị ukwuu maọbụ nʼoge ụkọ. Nʼihi na apụrụ m ime ihe niile site nʼinyeaka onye na-enye m ike. Ma unu mere nnọọ nke ọma inyere m aka nʼọnọdụ nsogbu nke m nọ nʼime ya.
Kesaa
Gụọ NDI FILIPAI 4NDI FILIPAI 4:12-14 Bible Nso (IGBOB)
Amataram uzọ iweda onwem, amata-kwa-ram uzọ ibabiga ókè: n'ihe ọ bula na n'ihe nile ezíwo mu ihe-omimi a, bú inọ n'afọ-ojuju na inọ kwa n'agu, ibabiga ókè na inọ kwa na nkpà. Enwerem ike n'ihe nile nime Onye ahu Nke nēmem ka m'di ike. Otú ọ di, unu mere nke-ọma, n'isom nwekọ nkpab͕um.
Kesaa
Gụọ NDI FILIPAI 4