NDI FILIPAI 4:12-13
NDI FILIPAI 4:12-13 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Amụtala m otu m ga-esi nọrọ mgbe ihe siri ike na mgbe ihe bara ụba. Amụtakwala m otu m ga-esi nwee afọ ojuju nʼọnọdụ ọbụla, maọbụ mgbe m na-anọ agụụ, maọbụ mgbe m rijuru afọ, maọbụ mgbe m nwere ihe dị ukwuu maọbụ nʼoge ụkọ. Nʼihi na apụrụ m ime ihe niile site nʼinyeaka onye na-enye m ike.
Kesaa
Gụọ NDI FILIPAI 4