NDI FILIPAI 2:7-8
NDI FILIPAI 2:7-8 Bible Nso (IGBOB)
kama O mere Onwe-ya ihe-efu, n'inara udi nke orù, ewe me Ya n'oyiyi nke madu; ebe ahuru Ya ka Ọ di ka madu n'oyiyi-Ya, O wedakwara Onwe-ya, we buru Onye nāṅa nti rue ọnwu, bú ọnwu nke obe.
Kesaa
Gụọ NDI FILIPAI 2