NDI FILIPAI 2:5-7
NDI FILIPAI 2:5-7 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Na mmekọrịta unu na ibe unu, nweenụ ụdị uche ahụ nke dị nʼime Jisọs Kraịst: Onye ọ bụ ezie na o nwere ụdịdị Chineke site na mmalite ma ọ gụghị ụdịdị ya dị ka Chineke dị ka ihe ọ ga-ejidesi aka ike. Kama, ọ gụrụ onwe ya dị ka ihe efu, site na ịnara ụdịdị nke onye bụ ohu, onye nke a mụrụ dị ka mmadụ.
Kesaa
Gụọ NDI FILIPAI 2