NDI FILIPAI 2:10-11
NDI FILIPAI 2:10-11 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ka ọ ga-abụ mgbe ọbụla a kpọrọ aha Jisọs ka ikpere niile ọbụla gbuo nʼala, ihe niile dị nʼeluigwe, ndị niile bi nʼụwa, na ndị bi nʼokpuru ụwa. Ka ire niile ọbụla kwupụta na Jisọs Kraịst bụ Onyenwe anyị, maka inye Chineke bụ Nna, otuto.
Kesaa
Gụọ NDI FILIPAI 2